Ọrụ Ndịozi 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Oké ọṅụ wee dị n’obodo ahụ.+ Ndị Filipaị 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị.+ Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!+ 1 Pita 1:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ezie na unu ahụghị ya, unu hụrụ ya n’anya.+ Ọ bụ ezie na unu adịghị ele ya anya ugbu a, ma unu nwere okwukwe n’ebe ọ nọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, ya bụ, ọṅụ nke ọnụ na-apụghị ịkọwa, nke dịkwa ebube,
8 Ọ bụ ezie na unu ahụghị ya, unu hụrụ ya n’anya.+ Ọ bụ ezie na unu adịghị ele ya anya ugbu a, ma unu nwere okwukwe n’ebe ọ nọ, na-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, ya bụ, ọṅụ nke ọnụ na-apụghị ịkọwa, nke dịkwa ebube,