Diuterọnọmi 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihe ọma niile Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị na ezinụlọ gị, gị na onye Livaị na onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu.+ Abụ Ọma 97:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ n’ime Jehova, unu ndị ezi omume,+Nyenụ aha nsọ ya ekele.+ Aịzaya 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 I mewo ka mba a nwee ụba mmadụ;+ i mewo ka ọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+ Ha aṅụrịwo ọṅụ n’ihu gị dị ka ọṅụ a na-aṅụrị n’oge owuwe ihe ubi,+ dị ka ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe ha na-eke ihe ha kwatara n’agha.+ 1 Ndị Tesalonaịka 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile.+
11 Ị ga-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihe ọma niile Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị na ezinụlọ gị, gị na onye Livaị na onye mbịarambịa nke nọ n’etiti unu.+
3 I mewo ka mba a nwee ụba mmadụ;+ i mewo ka ọ na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu.+ Ha aṅụrịwo ọṅụ n’ihu gị dị ka ọṅụ a na-aṅụrị n’oge owuwe ihe ubi,+ dị ka ndị na-aṅụrị ọṅụ mgbe ha na-eke ihe ha kwatara n’agha.+