Aịzaya 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Jehova ga-enye unu ihe ịrịba ama: Lee! Nwa agbọghọ ahụ+ ga-atụrụ ime,+ ọ ga-amụkwa nwa nwoke,+ ọ ga-agụ ya Ịmanuel. Luk 1:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mmụọ ozi ahụ zara ya, sị: “Mmụọ nsọ+ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye Kasị Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi nke ahụ, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+ Luk 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 n’ihi na a mụụrụ unu Onye Nzọpụta taa,+ onye bụ́ Kraịst Onyenwe anyị,+ n’obodo Devid.+
14 Ya mere, Jehova ga-enye unu ihe ịrịba ama: Lee! Nwa agbọghọ ahụ+ ga-atụrụ ime,+ ọ ga-amụkwa nwa nwoke,+ ọ ga-agụ ya Ịmanuel.
35 Mmụọ ozi ahụ zara ya, sị: “Mmụọ nsọ+ ga-abịakwasị gị, ike nke Onye Kasị Elu ga-ekpuchikwa gị. N’ihi nke ahụ, a ga-akpọ onye ahụ a ga-amụ onye nsọ,+ Ọkpara Chineke.+