Aịzaya 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+
9 E wezụga na Jehova nke ụsụụ ndị agha mere ka mmadụ ole na ole ndị lanahụrụ alanahụ fọdụrụ anyị,+ anyị gaara adị nnọọ ka Sọdọm, anyị gaara eyi Gọmọra.+