Zekaraya 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,+ ọ ga-agbapụkwa ụta ya dị ka àmụ̀mà.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+ ọ ga-esoro ifufe nke ebe ndịda gaa.+
14 Jehova ga-eme ka a mara na ya nọnyeere ha,+ ọ ga-agbapụkwa ụta ya dị ka àmụ̀mà.+ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-afụ opi,+ ọ ga-esoro ifufe nke ebe ndịda gaa.+