Aịzaya 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu e kwuru megide ala ịkpa nke oké osimiri:+ O si n’ala ịkpa na-abịa, site n’ala dị egwu,+ otú oké ifufe+ nke na-efe n’ebe ndịda si aga. Aịzaya 66:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “N’ihi na, lee, Jehova na-abịa dị ka ọkụ,+ ụgbọ ịnyịnya ya yiri ifufe mmiri,+ ka o wee kwụọ ha ụgwọ ihe ha mere. Ọ ga-eme ka iwe ya, bụ́ oké ọnụma ya, bịakwasị ha; ọ ga-eji ire ọkụ baara ha mba.+
21 Okwu e kwuru megide ala ịkpa nke oké osimiri:+ O si n’ala ịkpa na-abịa, site n’ala dị egwu,+ otú oké ifufe+ nke na-efe n’ebe ndịda si aga.
15 “N’ihi na, lee, Jehova na-abịa dị ka ọkụ,+ ụgbọ ịnyịnya ya yiri ifufe mmiri,+ ka o wee kwụọ ha ụgwọ ihe ha mere. Ọ ga-eme ka iwe ya, bụ́ oké ọnụma ya, bịakwasị ha; ọ ga-eji ire ọkụ baara ha mba.+