10 Ma Esa wesoro onye ọhụ ụzọ ahụ iwe wee tụkpuo ya n’ụlọ ọtọsị,+ n’ihi na o wesoro ya oké iwe n’ihi ihe a.+ Esa wee malite ichi+ ụfọdụ n’ime ndị ala ya ọnụ n’ala n’oge ahụ.
26 ‘Jehova emewo gị onye nchụàjà ka ị nọchie Jehoyada onye nchụàjà, ka i wee ghọọ nnukwu onye nlekọta nke ụlọ Jehova+ ijide nwoke ọ bụla ara na-agba+ nke na-eme ka onye amụma, ị ga-etinye ya n’ọtọsị;*+