Jeremaya 51:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Babịlọn bụ iko ọlaedo Jehova bu n’aka,+ nke na-eme ka mmanya gbuwe mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche aṅụwo mmanya dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya mere mba dị iche iche ji na-eme ara ara.+ Abụ Ákwá 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwee obi ụtọ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ gị ada bụ́ Idọm,+ nke dị n’ala Ọz.+A ga-enyekwa gị iko ahụ.+ Mmanya ga na-egbu gị, ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+ Ezikiel 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ị ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya,+ ị ga-atapịa mpekere ya, ị ga-adọpụkwa ara gị abụọ.+ “N’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’ Nehọm 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Gị onwe gị ga-aṅụbigakwa mmanya+ ókè; ị ga-aghọ ihe zoro ezo.+ Gị onwe gị kwa ga-achọ ebe e wusiri ike iji gbanahụ onye iro.+
7 Babịlọn bụ iko ọlaedo Jehova bu n’aka,+ nke na-eme ka mmanya gbuwe mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche aṅụwo mmanya dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya mere mba dị iche iche ji na-eme ara ara.+
21 Nwee obi ụtọ, ṅụrịakwa ọṅụ,+ gị ada bụ́ Idọm,+ nke dị n’ala Ọz.+A ga-enyekwa gị iko ahụ.+ Mmanya ga na-egbu gị, ị ga-agbakwa onwe gị ọtọ.+
34 Ị ga-aṅụ ya, ṅụkpọọ ya,+ ị ga-atapịa mpekere ya, ị ga-adọpụkwa ara gị abụọ.+ “N’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’
11 “Gị onwe gị ga-aṅụbigakwa mmanya+ ókè; ị ga-aghọ ihe zoro ezo.+ Gị onwe gị kwa ga-achọ ebe e wusiri ike iji gbanahụ onye iro.+