9 “Mma agha na ụnwụ na ọrịa na-efe efe ga-egbu onye nọdụrụ n’obodo a;+ ma onye pụrụ wee gbakwuru ndị Kaldia, bụ́ ndị nọchibidoro unu, ga-adị ndụ, mkpụrụ obi ya ga-abụrụ ya ihe nkwata.”’+
16 mma agha ahụ unu na-atụ egwu ga-enweta unu n’ebe ahụ n’ala Ijipt,+ ụnwụ ahụ unu na-atụ ụjọ ya ga-esoro unu n’azụ banye Ijipt;+ ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-anwụ.+