Jeremaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+ Daniel 2:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+
6 Ma ugbu a, enyefewo m ala a niile n’aka Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn,+ bụ́ ohu m;+ enyefewo m ọbụna anụ ọhịa n’aka ya ka ha jeere ya ozi.+
38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+