Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 36:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Were akwụkwọ mpịakọta+ dee ihe niile+ m gwara gị malite n’ụbọchị m gwara gị okwu, malite n’ụbọchị Josaya, ruo taa,+ bụ́ ihe niile m gwara gị na m ga-eme Izrel na Juda+ na mba niile.+

  • Jeremaya 51:60
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 60 Jeremaya wee dee ọdachi dum ga-adakwasị Babịlọn n’otu akwụkwọ,+ bụ́ ihe niile a e dere ga-adakwasị Babịlọn.

  • Daniel 7:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 N’afọ mbụ nke ọchịchị Belshaza+ eze Babịlọn, Daniel rọrọ nrọ ma hụ ọhụụ mgbe o dina n’elu ihe ndina ya.+ O wee dee nrọ ahụ n’akwụkwọ n’oge ahụ.+ Ọ kọrọ ihe niile ọ hụrụ.

  • Habakọk 2:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Jehova wee zaa m, sị: “Dee ọhụụ a ede, depụtakwa ya nke ọma n’elu mbadamba nkume,+ ka onye na-agụ ya wee gụọ ya were were.+

  • Ndị Rom 15:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ihi na ihe niile e dere n’oge gara aga, e dere+ ha iji nye anyị ntụziaka,+ ka anyị wee site ná ntachi obi+ anyị na nkasi obi+ sitere n’Akwụkwọ Nsọ nwee olileanya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya