27 Lee, m mụ anya n’ebe ha nọ iji kpatara ha ọdachi, ọ bụghị imere ha ihe ọma;+ mma agha na ụnwụ ga-egbu ndị Juda niile fọdụrụnụ, ndị nọ n’ala Ijipt, ruo mgbe ha ga-agwụcha.+
14 “Jehova mụ anya banyere ọdachi ahụ ma mee ka ọ dakwasị anyị n’ikpeazụ,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị bụ onye ezi omume n’ọrụ niile ọ rụrụ; ma anyị erubeghị isi n’ihe o kwuru.+