Jeremaya 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+ Jeremaya 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Eze nyekwara Jeramiel bụ́ nwa eze na Seraya nwa Azriel na Shelemaya nwa Abdiel iwu ka ha gaa kpọta Barọk bụ́ odeakwụkwọ na Jeremaya onye amụma.+ Ma Jehova zoro ha.+
4 Jeremaya wee kpọọ Barọk+ nwa Neraya ka Barọk dee n’akwụkwọ mpịakọta ihe niile Jehova kwuru site n’ọnụ Jeremaya, bụ́ ihe Ọ gwara ya.+
26 Eze nyekwara Jeramiel bụ́ nwa eze na Seraya nwa Azriel na Shelemaya nwa Abdiel iwu ka ha gaa kpọta Barọk bụ́ odeakwụkwọ na Jeremaya onye amụma.+ Ma Jehova zoro ha.+