1 Ndị Eze 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Si ebe a pụọ, tụgharịakwa gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ ma zoo+ na ndagwurugwu iyi Kirit nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan. Jeremaya 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha ga-alụsokwa gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị,+ n’ihi na ‘anọnyeere m gị,’+ ka Jehova kwuru, ‘ịnapụta gị.’”+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
3 “Si ebe a pụọ, tụgharịakwa gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ ma zoo+ na ndagwurugwu iyi Kirit nke dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan.
19 Ha ga-alụsokwa gị ọgụ, ma ha agaghị emeri gị,+ n’ihi na ‘anọnyeere m gị,’+ ka Jehova kwuru, ‘ịnapụta gị.’”+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+