Ọnụ Ọgụgụ 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala wee sị: “Biko, Chineke, Chineke nke mmụọ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla,+ naanị otu onye ọ̀ ga-emehie, i wee weso nzukọ a dum iwe?”+ Ọnụ Ọgụgụ 27:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Ka Jehova bụ́ Chineke nke mmụọ+ nke ụdị anụ ahụ́+ niile họpụta nwoke+ ga-abụ onyeisi nzukọ a, Luk 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 anụ ahụ́ niile ga-ahụkwa onye Chineke ga-esi n’aka ya weta nzọpụta.’”+ Ndị Rom 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ọ̀ bụ Chineke nke naanị ndị Juu?+ Ọ́ bụghịkwa nke ndị mba ọzọ?+ Ee, ọ bụkwa nke ndị mba ọzọ,+
22 Ha wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala wee sị: “Biko, Chineke, Chineke nke mmụọ nke ụdị anụ ahụ́ ọ bụla,+ naanị otu onye ọ̀ ga-emehie, i wee weso nzukọ a dum iwe?”+