Aịzaya 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+ Aịzaya 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+
4 N’ihi na, dị ka i mere n’ụbọchị Midian,+ ị kụjisịwo yok ha ji ebu ibu+ na mkpanaka nke dị n’ubu ha, bụ́ mkpara nke onye na-amanye ha ịrụ ọrụ.+
4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+