Mkpughe 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa+ ahụ wee bịa, gwa m okwu, sị: “Bịa, m ga-egosi gị ikpe ahụ a mara oké nwaanyị akwụna+ ahụ nke nọ n’elu ọtụtụ mmiri,+ Mkpughe 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+
17 Otu n’ime ndị mmụọ ozi asaa ahụ ndị ji efere asaa+ ahụ wee bịa, gwa m okwu, sị: “Bịa, m ga-egosi gị ikpe ahụ a mara oké nwaanyị akwụna+ ahụ nke nọ n’elu ọtụtụ mmiri,+
15 Ọ sịkwara m: “Mmiri ahụ ị hụrụ, bụ́ ebe nwaanyị akwụna ahụ nọ ọdụ, pụtara ndị dị iche iche na ìgwè mmadụ na mba dị iche iche na asụsụ dị iche iche.+