15 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu bụ akụkụ ahụ́+ nke Kraịst?+ M̀ ga-ewepụzi akụkụ ahụ́ Kraịst ma mee ka ọ bụrụ akụkụ ahụ́ nke nwaanyị akwụna?+ Tụfịakwa!
4 Ndị na-akwa iko,+ ùnu amaghị na ịbụ enyi ụwa bụ ịbụ onye iro Chineke?+ Ya mere, onye ọ bụla nke chọrọ ịbụ enyi+ ụwa na-eme onwe ya onye iro Chineke.+