12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu.
13 O nupụkwaara ọbụna Eze Nebukadneza isi,+ bụ́ onye mere ka o jiri Chineke ṅụọ iyi;+ o wee kwesie olu ike,+ kpọchiekwa+ obi ya wee ghara ịlọghachikwute Jehova bụ́ Chineke Izrel.