Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 23:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova, dị ka ihe niile nna nna ya hà mere si dị.+

  • 2 Ihe E Mere 36:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu.

  • Jeremaya 24:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “‘Dị ka mkpụrụ fig ndị ahụ mebiri emebi, ndị a na-apụghị iri eri n’ihi otú ha si mebie emebi,+ n’ezie, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Otú ahụ ka m ga-eme Zedekaya+ bụ́ eze Juda na ndị o mere ndị isi na ndị fọdụrụ na Jeruselem bụ́ ndị fọdụrụ n’ala a+ nakwa ndị bi n’ala Ijipt+—

  • Jeremaya 37:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ma ya onwe ya na ndị na-ejere ya ozi na ndị ala ahụ egeghị ntị n’okwu Jehova+ si n’ọnụ Jeremaya onye amụma gwa ha.+

  • Jeremaya 38:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Eze Zedekaya wee sị: “Lee! Ọ nọ n’aka unu. N’ihi na ọ dịghị ihe ọ bụla eze pụrụ igbochi unu ime.”+

  • Ezikiel 21:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 “Ma gị onwe gị, onyeisi+ ọjọọ nke Izrel,+ onye e merụrụ ahụ́ nke ukwuu, onye ụbọchị ya bịaworo n’oge njehie nke mgbe ikpeazụ,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya