Jeremaya 26:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jeremaya wee gwa ndị isi niile na mmadụ niile, sị: “Ọ bụ Jehova zitere m ka m buo amụma ihe niile unu nụrụ banyere ụlọ a na obodo a.+ Daniel 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Anyị egeghịkwa ndị ohu gị bụ́ ndị amụma ntị,+ bụ́ ndị gwara ndị eze anyị, ndị isi anyị na nna nna anyị hà na ndị ala anyị niile okwu n’aha gị.+
12 Jeremaya wee gwa ndị isi niile na mmadụ niile, sị: “Ọ bụ Jehova zitere m ka m buo amụma ihe niile unu nụrụ banyere ụlọ a na obodo a.+
6 Anyị egeghịkwa ndị ohu gị bụ́ ndị amụma ntị,+ bụ́ ndị gwara ndị eze anyị, ndị isi anyị na nna nna anyị hà na ndị ala anyị niile okwu n’aha gị.+