Ezikiel 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “O wee na-agba akwụna n’ezoghị ya ezo, na-agbakwa onwe ya ọtọ.+ Mkpụrụ obi m wee jiri iwe hapụ ya, dị nnọọ ka mkpụrụ obi m ji iwe hapụ nwanne ya nwaanyị.+ Hosia 9:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na, ọ bụ ezie na ha na-azụ ụmụ, m ga-agbawa ha aka ụmụ, nke ga-eme ka nwoke ghara ịfọdụ.+ Ahụhụ ga-adịrị ha mgbe m ga-ahapụ ha!+
18 “O wee na-agba akwụna n’ezoghị ya ezo, na-agbakwa onwe ya ọtọ.+ Mkpụrụ obi m wee jiri iwe hapụ ya, dị nnọọ ka mkpụrụ obi m ji iwe hapụ nwanne ya nwaanyị.+
12 N’ihi na, ọ bụ ezie na ha na-azụ ụmụ, m ga-agbawa ha aka ụmụ, nke ga-eme ka nwoke ghara ịfọdụ.+ Ahụhụ ga-adịrị ha mgbe m ga-ahapụ ha!+