Diuterọnọmi 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe Jehova hụrụ ya, ọ kwụsịrị ịkwanyere ha ùgwù,+N’ihi iwe ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom kpasuru ya. Abụ Ọma 78:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Chineke nụrụ ya+ wee wee oké iwe,+O wee leghara Izrel anya kpamkpam.+ Abụ Ọma 106:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jehova wee weso ndị ya iwe dị ọkụ,+O wee kpọ ihe nketa ya asị.+ Jeremaya 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jeruselem, nara ịdọ aka ná ntị,+ ka mkpụrụ obi m ghara ịgbakụta gị azụ;+ ka m ghara ime ka ị ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ghọọkwa ala mmadụ na-ebighị.”+ Jeremaya 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ihe nketa m dị m ka ọdụm nọ n’oké ọhịa. Ọ na-ebigbọ m. Ọ bụ ya mere m ji kpọ ya asị.+
19 Mgbe Jehova hụrụ ya, ọ kwụsịrị ịkwanyere ha ùgwù,+N’ihi iwe ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom kpasuru ya.
8 Jeruselem, nara ịdọ aka ná ntị,+ ka mkpụrụ obi m ghara ịgbakụta gị azụ;+ ka m ghara ime ka ị ghọọ ebe tọgbọrọ n’efu, ghọọkwa ala mmadụ na-ebighị.”+