Abụ Ọma 109:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ka Jehova cheta njehie nna nna ya hà,+Ka a ghara ihichapụ+ mmehie nne ya.+ Hosia 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha na-achụrụ m anụ n’àjà dị ka onyinye,+ ha na-erikwa ihe Jehova na-enweghị obi ụtọ na ya.+ Ugbu a, ọ ga-echeta njehie ha, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka mmehie ha.+ Ha laghachiri n’Ijipt.+ Hosia 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.
13 Ha na-achụrụ m anụ n’àjà dị ka onyinye,+ ha na-erikwa ihe Jehova na-enweghị obi ụtọ na ya.+ Ugbu a, ọ ga-echeta njehie ha, meekwa ka ha zaa ajụjụ maka mmehie ha.+ Ha laghachiri n’Ijipt.+
9 Ha emikpuwo onwe ha n’iweta mbibi,+ dị ka e mere n’ụbọchị Gibia.+ Ọ ga-echeta njehie ha;+ ọ ga-elebara mmehie ha anya.