Jeremaya 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha ejikerewo ibuso ya agha* wee sị:+ “Bilienụ ka anyị gawa n’etiti ehihie!”+ “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela, n’ihi na onyinyo mgbede na-adịwanye ogologo!”
4 Ha ejikerewo ibuso ya agha* wee sị:+ “Bilienụ ka anyị gawa n’etiti ehihie!”+ “Anyị efuola, n’ihi na chi ejiwela, n’ihi na onyinyo mgbede na-adịwanye ogologo!”