Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 36:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+

  • Nehemaya 9:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ị bụ onye ezi omume+ n’ihe niile dakwasịrị anyị, n’ihi na i mere ihe i mere n’ikwesị ntụkwasị obi,+ ma ọ bụ anyị bụ ndị mere ajọ omume.+

  • Jeremaya 30:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ndị niile hụrụ gị n’anya nke ukwuu echefuwo gị.+ Ọ bụghị gị ka ha na-achọ. N’ihi na apịawo m gị ụtarị onye iro,+ bụ́ ụtarị onye obi tara mmiri,+ n’ihi ọtụtụ njehie gị;+ mmehie gị adịwo ukwuu.+

  • Abụ Ákwá 1:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Jehova bụ onye ezi omume,+ n’ihi na m nupụrụ isi n’ihe o kwuru.+

      Ugbu a, geenụ ntị, unu ndị niile, hụkwanụ ihe mgbu m.

      A dọrọwo ụmụ agbọghọ m na-amaghị nwoke na ụmụ okorobịa m n’agha.+

  • Ezikiel 8:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 O wee gaa n’ihu ịsị m: “Ị̀ hụla ihe a, nwa nke mmadụ? Ihe arụ niile ụlọ Juda meworo n’ebe a ọ̀ bụụrụ ha ntakịrị ihe, nke na ha na-eme ka ime ihe ike jupụta n’ala a,+ ka ha wee kpasuo m iwe ọzọ? Lee, ha na-adụ m alaka osisi n’imi.

  • Daniel 9:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ọ bụ gị, Jehova, nwe ezi omume, ma ihere bụ nke anyị taa,+ ihere bụ nke ndị Juda, bụrụkwa nke ndị niile bi na Jeruselem na ndị Izrel niile, ndị bi nso na ndị bi n’ebe dị anya n’ala niile ị chụgara ha n’ihi omume ekwesịghị ntụkwasị obi ha mesoro gị.+

  • Daniel 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Jehova, dị ka ọrụ ezi omume gị niile si dị,+ biko, ka iwe ọnụma gị na iwe ị na-eweso obodo gị bụ́ Jeruselem, bụ́ ugwu nsọ gị,+ dajụọ; n’ihi na ndị niile gbara anyị gburugburu na-akwa Jeruselem na ndị gị emo+ n’ihi mmehie anyị nakwa n’ihi njehie nke nna nna anyị hà.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya