Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 28:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 Ị ga-ekwe nwaanyị nkwa ọlụlụ, ma nwoke ọzọ ga-edina ya n’ike.+ Ị ga-ewu ụlọ, ma ị gaghị ebi n’ime ya.+ Ị ga-akọ ubi vaịn, ma ị gaghị amalite ịghọrọ mkpụrụ ya.+

  • Abụ Ọma 79:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 79 Chineke, ndị mba ọzọ abatawo n’ihe nketa gị;+

      Ha emerụwo ụlọ nsọ gị;+

      Ha emewo ka Jeruselem bụrụ mkpọmkpọ ebe.+

  • Abụ Ọma 136:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Onye weere ala ha nye ndị ya ka ọ bụrụ ihe nketa ha:+

      N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+

  • Aịzaya 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ala unu bụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ a gbawo obodo unu niile ọkụ;+ ndị ala ọzọ+ eripịawo+ ala unu n’anya unu, ọ tọgbọrọ n’efu dị ka obodo ndị ala ọzọ kwaturu.+

  • Jeremaya 6:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 A ga-enyefe ndị ọzọ ụlọ ha ka ha biri, ubi ha na ndị nwunye ha ga-abụkwa nke ndị ọzọ n’otu mgbe.+ N’ihi na m ga-amatị aka mee ndị bi n’ala a ihe,” ka Jehova kwuru.+

  • Zefanaya 1:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 A ga-akwakọrọ akụ̀ ha, meekwa ka ụlọ ha tọgbọrọ n’efu.+ Ha ga-ewu ụlọ ma ha agaghị ebi n’ime ha;+ ha ga-akọkwa ubi vaịn ma ha agaghị aṅụ mmanya ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya