Job 34:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya. Jeremaya 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma, m ga-ebu ụzọ kwụzuo ha ụgwọ njehie ha+ na ụgwọ mmehie ha, n’ihi na ha merụrụ ala m.+ Ha emewo ka ozu ihe arụ ha na nke ihe ha jọgburu onwe ha jupụta n’ihe nketa m.’”+
11 N’ihi na ọ bụ dị ka mmadụ si eme ka ọ ga-akwụ ya ụgwọ,+Ọ bụkwa dị ka ụzọ mmadụ si dị ka ọ ga-eme ka ọ bịakwasị ya.
18 Ma, m ga-ebu ụzọ kwụzuo ha ụgwọ njehie ha+ na ụgwọ mmehie ha, n’ihi na ha merụrụ ala m.+ Ha emewo ka ozu ihe arụ ha na nke ihe ha jọgburu onwe ha jupụta n’ihe nketa m.’”+