Abụ Ákwá 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị ya niile na-asụ ude; ha na-achọgharị ihe oriri.+Ha ejiriwo ihe ha niile a na-achọsi ike gbanweta ihe ha ga-eri, ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+Jehova, biko, lee, n’ihi na m dịzi ka nwaanyị na-abaghị uru.+
11 Ndị ya niile na-asụ ude; ha na-achọgharị ihe oriri.+Ha ejiriwo ihe ha niile a na-achọsi ike gbanweta ihe ha ga-eri, ka mkpụrụ obi ha nwee ume.+Jehova, biko, lee, n’ihi na m dịzi ka nwaanyị na-abaghị uru.+