1 Samuel 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ ezie na Sọl na-ajụ Jehova ase,+ Jehova anaghị aza ya ma ọlị,+ ma ọ̀ bụ ná nrọ+ ma ọ̀ bụ site na Yurim+ ma ọ̀ bụ site n’ọnụ ndị amụma.+ Ilu 1:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, ha ga na-akpọ m, ma agaghị m aza;+ ha ga na-achọ m, ma ha agaghị achọta m,+ Aịzaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+
6 Ọ bụ ezie na Sọl na-ajụ Jehova ase,+ Jehova anaghị aza ya ma ọlị,+ ma ọ̀ bụ ná nrọ+ ma ọ̀ bụ site na Yurim+ ma ọ̀ bụ site n’ọnụ ndị amụma.+
15 Mgbe unu gbasara ọbụ aka unu,+ m na-ewepụ anya m n’ebe unu nọ.+ Ọ bụ ezie na unu na-ekpe ọtụtụ ekpere,+ adịghị m ege ntị;+ aka unu jupụtara n’ọbara.+