Diuterọnọmi 27:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-elelị nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Ilu 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye ọ bụla nke na-akpọ nna ya na nne ya iyi,+ oriọna ya ga-anyụ mgbe ọchịchịrị na-eru nso.+
16 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-elelị nna ya ma ọ bụ nne ya.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)