Ọpụpụ 22:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Emegidela onye mbịarambịa, emegbukwala ya,+ n’ihi na unu ghọrọ ndị mbịarambịa n’ala Ijipt.+ Ilu 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+
22 Apụnarala onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ihe n’ihi na ọ bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya,+ echikwala onye nọ n’ahụhụ n’ọnụ ụzọ ámá ọnụ n’ala.+