2 Ndị Eze 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ị gaghị esi n’ihe ndina ahụ ị rịgooro rịdata, n’ihi na ị ga-anwụrịrị.”’”+ Ịlaịja wee pụọ.
4 N’ihi ya, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ị gaghị esi n’ihe ndina ahụ ị rịgooro rịdata, n’ihi na ị ga-anwụrịrị.”’”+ Ịlaịja wee pụọ.