1 Samuel 25:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi. Ọrụ Ndịozi 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “N’ihi ya, mụrụnụ anya, burukwanụ n’uche na kemgbe afọ atọ,+ abalị na ehihie, akwụsịghị m iji anya mmiri na-adụ onye ọ bụla n’ime unu ọdụ.+
33 Ka ezi uche gị bụrụ ihe a gọziri agọzi,+ ka gị onwe gị, bụ́ onye gbochiri m taa ịba n’ikpe ọmụma ọbara+ na iji aka m zọpụta onwe m,+ bụrụkwa onye a gọziri agọzi.
31 “N’ihi ya, mụrụnụ anya, burukwanụ n’uche na kemgbe afọ atọ,+ abalị na ehihie, akwụsịghị m iji anya mmiri na-adụ onye ọ bụla n’ime unu ọdụ.+