Abụ Ákwá 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ewoo, lee ka obodo nke ndị mmadụ jupụtaburu+ na ya si tọgbọrọ n’efu!+Lee ka nwaanyị nke nweburu ụba mmadụ n’etiti mba niile+ si yie nwaanyị di ya nwụrụ!+Lee ka onye bụbu eze nwaanyị n’etiti ógbè dị iche iche sizi bụrụ onye a na-amanye ịrụ ọrụ!+
1 Ewoo, lee ka obodo nke ndị mmadụ jupụtaburu+ na ya si tọgbọrọ n’efu!+Lee ka nwaanyị nke nweburu ụba mmadụ n’etiti mba niile+ si yie nwaanyị di ya nwụrụ!+Lee ka onye bụbu eze nwaanyị n’etiti ógbè dị iche iche sizi bụrụ onye a na-amanye ịrụ ọrụ!+