Jeremaya 46:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+ Ezikiel 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mma agha ga-abata n’Ijipt,+ a ga-enwekwa oké ihe mgbu n’Itiopia mgbe e gburu ndị mmadụ n’Ijipt, e wee buru akụ̀ ya, tidakwa ntọala ya.+
14 “Kọọnụ ya n’Ijipt, kwusaanụ ya na Migdọl,+ kwusaakwanụ ya na Nọf+ nakwa na Tapanhis.+ Sịnụ, ‘Guzoro, jikere,+ n’ihi na mma agha ga-eripịa gị gburugburu.+
4 Mma agha ga-abata n’Ijipt,+ a ga-enwekwa oké ihe mgbu n’Itiopia mgbe e gburu ndị mmadụ n’Ijipt, e wee buru akụ̀ ya, tidakwa ntọala ya.+