19 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị,+ ma ọ hapụghị ajọ omume ya na ụzọ ọjọọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya;+ ma gị onwe gị, ị napụtawo mkpụrụ obi gị.+
6 Ma mgbe ha nọ na-eguzogide ma na-ekwujọ ya,+ o fechara uwe+ ya wee sị ha: “Ka ọbara+ unu dị unu n’isi. Aka m dị ọcha.+ Site ugbu a gaa n’ihu, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+