4 Ma mụ onwe m sịrị: “Ọ bụ n’efu ka m dọgburu onwe m n’ọrụ.+ Emefusịwo m ike m+ n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ nakwa n’ihe efu. N’ezie, ikpe m dị n’aka Jehova,+ ụgwọ ọrụ m dịkwa n’aka Chineke m.”+
5 Ma gị onwe gị, ị na-achọrọ onwe gị ihe ukwu.+ Kwụsị ịchọ ya.”’+
“‘N’ihi na, lee, m ga-eme ka ọdachi dakwasị anụ ahụ́ niile,’+ ka Jehova kwuru, ‘ma m ga-enye gị mkpụrụ obi gị ka ọ bụụrụ gị ihe nkwata n’ebe niile ị ga-aga.’”+
9 Ma gị onwe gị, ọ bụrụ na ị dọọ onye ajọ omume aka ná ntị ka ọ hapụ ụzọ ya, ma ọ hapụghị ụzọ ya, ya onwe ya ga-anwụ ná njehie ya,+ ma gị onwe gị ga-anapụta mkpụrụ obi gị.+
6 Ma mgbe ha nọ na-eguzogide ma na-ekwujọ ya,+ o fechara uwe+ ya wee sị ha: “Ka ọbara+ unu dị unu n’isi. Aka m dị ọcha.+ Site ugbu a gaa n’ihu, m ga-ejekwuru ndị mba ọzọ.”+