14 N’ihi na anyị ga-anwụrịrị+ wee dị ka mmiri nke a na-awụpụ n’ala, bụ́ nke na-enweghị mkpokọta. Ma Chineke agaghị ebipụ otu mkpụrụ obi,+ o chepụtawokwa ihe mere onye a chụpụrụ achụpụ ga-eji bụrụ onye a na-achụpụghị n’ebe ọ nọ.
23 “‘Ọnwụ onye ajọ omume ọ̀ na-atọ m ụtọ n’ụzọ ọ bụla,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘ihe na-atọ m ụtọ ọ́ bụghị ka ọ hapụ ụzọ ya wee dịrị ndụ?’+