7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ya,+ ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ ya.+ Ya laghachikwuru Jehova, bụ́ onye ga-emere ya ebere,+ ya laghachikwuru Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya n’ụzọ dị ukwuu.+
5 ha na-asị, ‘Biko, ka onye ọ bụla hapụ ụzọ ọjọọ ya na omume ọjọọ ya+ wee biri n’ala Jehova nyere unu na nna nna unu hà malite n’oge dị anya gara aga ruo n’ogologo oge na-abịa abịa.+
6 “Ya mere, sị ụlọ Izrel, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Lọghachinụ, sinụ n’arụsị unu ndị na-asọ oyi ka nsị chigharịa,+ wepụkwanụ ihu unu n’ihe arụ unu niile;+