20 Mgbe onye ezi omume hapụrụ ezi omume ya,+ mewe ihe na-ezighị ezi, m wee tinye ihe ịsụ ngọngọ n’ihu ya,+ ya onwe ya ga-anwụ n’ihi na ị dọghị ya aka ná ntị. Ọ ga-anwụ n’ihi mmehie ya,+ a gaghịkwa echeta ezi omume o mere,+ ma, ọ bụ n’aka gị ka m ga-ajụta ọbara ya.+