-
Ezikiel 33:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, gwa ụmụ ndị gị, sị, ‘Ezi omume nke onye ezi omume agaghị anapụta ya n’ụbọchị o nupụrụ isi.+ Ma a bịa n’ajọ omume nke onye ajọ omume, ọ gaghị eme ka ọ sụọ ngọngọ n’ụbọchị ọ hapụrụ ajọ omume ya.+ Onye ọ bụla nke na-eme ezi omume apụghị ịdịrị ndụ n’ihi ya n’ụbọchị o mere mmehie.+
-