Ọpụpụ 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara. Ezikiel 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ọ dịghịkwa onye ọ bụla o megburu;+ ọ na-eweghachikwa ihe ibé ọ naara maka ụgwọ e ji ya;+ ọ dịghị ihe ọ na-apụnara mmadụ;+ ọ na-ewere nri ya nye onye agụụ na-agụ,+ yiwekwa onye gba ọtọ uwe;+
26 “Ọ bụrụ na e nwee ka i si chịrị uwe mmadụ ibe gị dị ka ihe ibé,+ ị ga-achịghachiri ya uwe ahụ mgbe anyanwụ dara.
7 ọ dịghịkwa onye ọ bụla o megburu;+ ọ na-eweghachikwa ihe ibé ọ naara maka ụgwọ e ji ya;+ ọ dịghị ihe ọ na-apụnara mmadụ;+ ọ na-ewere nri ya nye onye agụụ na-agụ,+ yiwekwa onye gba ọtọ uwe;+