2 Ndị Eze 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 O wee ruo na ngwa ngwa Ịlaịsha bụ́ onye nke ezi Chineke nụrụ na eze Izrel dọwara uwe ya,+ o zigaara eze ozi ozugbo, sị: “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Biko, ka ọ bịakwute m, ka o wee mara na onye amụma nọ n’Izrel.”+ Ezikiel 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+
8 O wee ruo na ngwa ngwa Ịlaịsha bụ́ onye nke ezi Chineke nụrụ na eze Izrel dọwara uwe ya,+ o zigaara eze ozi ozugbo, sị: “Gịnị mere i ji dọwaa uwe gị? Biko, ka ọ bịakwute m, ka o wee mara na onye amụma nọ n’Izrel.”+
5 Ma ha onwe ha, ma hà ga-anụ+ ma ha agaghị anụ+, n’ihi na ha bụ ụlọ na-enupụ isi,+ ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.+