-
2 Ndị Eze 3:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 Jehọshafat wee sị: “Okwu Jehova dị n’ime ya.” Eze Izrel na Jehọshafat na eze Idọm wee gakwuru ya.
-
-
2 Ndị Eze 6:32Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
32 Ịlaịsha nọ ọdụ n’ụlọ ya, ya na ndị okenye nọkwa,+ mgbe eze si n’ihu ya zipụ otu nwoke. Tupu onye ozi ahụ abịakwute ya, ọ sịrị ndị okenye ahụ: “Ùnu ahụwo otú nwa ogbu ọchụ+ a si zite ozi ka e gbupụ m isi? Lee ihe unu ga-eme: ozugbo onye ozi ahụ bịara, mechienụ ụzọ, jirikwanụ ibo ụzọ nughachi ya azụ. Ọ́ bụghị ụda+ ụkwụ onyenwe ya na-ada n’azụ ya?”
-