Ọpụpụ 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+ Ezikiel 36:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enwekwara aha nsọ m ọmịiko, ya bụ, aha nsọ m nke ụlọ Izrel metọrọ n’etiti mba dị iche iche ha batara.”+
14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+
21 M ga-enwekwara aha nsọ m ọmịiko, ya bụ, aha nsọ m nke ụlọ Izrel metọrọ n’etiti mba dị iche iche ha batara.”+