Ezikiel 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụkwụ ha kwụụrụ akwụrụ, ọbụ ụkwụ ha yikwara ọbụ ụkwụ nwa ehi;+ ha na-egbukekwa dị ka ọla kọpa nke na-egbu maramara.+ Daniel 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme.
7 Ụkwụ ha kwụụrụ akwụrụ, ọbụ ụkwụ ha yikwara ọbụ ụkwụ nwa ehi;+ ha na-egbukekwa dị ka ọla kọpa nke na-egbu maramara.+
6 Ahụ́ ya yiri nkume krisolaịt,+ ihu ya dịkwa ka àmụ̀mà,+ anya ya dị ka ọwa na-enwu ọkụ,+ ogwe aka ya na ebe ụkwụ ya yiri ọla kọpa na-egbuke egbuke,+ olu ya na-ada ka mkpọtụ ìgwè mmadụ na-eme.