Ọpụpụ 29:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ị ga na-achụ oké ehi bụ́ maka àjà mmehie kwa ụbọchị maka ikpuchi mmehie,+ ị ga-asachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie site n’ịchụ àjà mkpuchi mmehie maka ya, ị ga-etekwa ya mmanụ+ iji doo ya nsọ. Levitikọs 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga-esure abụba ya niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka e mere abụba àjà udo ahụ;+ onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya,+ a ga-agbaghara ya.
36 Ị ga na-achụ oké ehi bụ́ maka àjà mmehie kwa ụbọchị maka ikpuchi mmehie,+ ị ga-asachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie site n’ịchụ àjà mkpuchi mmehie maka ya, ị ga-etekwa ya mmanụ+ iji doo ya nsọ.
26 Ọ ga-esure abụba ya niile n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà dị ka e mere abụba àjà udo ahụ;+ onye nchụàjà ga-ekpuchiri ya mmehie ya,+ a ga-agbaghara ya.