Aịzaya 59:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe, ha agaghịkwa eji ọrụ aka ha kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ, ọbụ aka ha jupụtara n’ime ihe ike.+ Maịka 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Agụụ inweta ubi agụwo ha, ha anarawokwa ha n’ike;+ agụụ inweta ụlọ agụwo ha, ha ewegharawokwa ha; ha erigbuwo nwoke na ezinụlọ ya,+ rigbuo nwoke ma weghara ihe nketa ya.+
6 Ọnyà ududo ha agaghị abụrụ ha uwe, ha agaghịkwa eji ọrụ aka ha kpuchie onwe ha.+ Ọrụ ha bụ ọrụ ọjọọ, ọbụ aka ha jupụtara n’ime ihe ike.+
2 Agụụ inweta ubi agụwo ha, ha anarawokwa ha n’ike;+ agụụ inweta ụlọ agụwo ha, ha ewegharawokwa ha; ha erigbuwo nwoke na ezinụlọ ya,+ rigbuo nwoke ma weghara ihe nketa ya.+