Ezikiel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee hụ, ma, lee! n’elu mbara igwe+ ahụ nke dị n’elu isi ndị cherọb, e nwere ihe dị ka nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze,+ nke dị n’elu ha.
10 M wee hụ, ma, lee! n’elu mbara igwe+ ahụ nke dị n’elu isi ndị cherọb, e nwere ihe dị ka nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze,+ nke dị n’elu ha.